Joshụa 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+ 2 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+ 2 Ihe E Mere 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Juda niile wee ṅụrịa ọṅụ+ n’ihi ihe ha ṅụrụ n’iyi; n’ihi na ha ji obi ha dum ṅụọ iyi, jirikwa obi ụtọ chọọ ya, o wee kwe ka ha chọta ya;+ Jehova nọkwa na-enye ha ezumike gbaa gburugburu.+ Ilu 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova nwere obi ụtọ n’ụzọ mmadụ,+ ọ na-eme ka ya na ọbụna ndị iro ya dị n’udo.+
23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+
7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+
15 Juda niile wee ṅụrịa ọṅụ+ n’ihi ihe ha ṅụrụ n’iyi; n’ihi na ha ji obi ha dum ṅụọ iyi, jirikwa obi ụtọ chọọ ya, o wee kwe ka ha chọta ya;+ Jehova nọkwa na-enye ha ezumike gbaa gburugburu.+