Abụ Ọma 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka o wee dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi ma ghara ịbanye n’olulu.+ Ndị Rom 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka o sina dị, ọnwụ chịrị dị ka eze malite n’Adam ruo na Mozis,+ ọbụna chịa ndị na-emeghị mmehie nke yiri mmebi iwu Adam,+ bụ́ onye yiri onye ahụ nke gaje ịbịa.+
14 Ka o sina dị, ọnwụ chịrị dị ka eze malite n’Adam ruo na Mozis,+ ọbụna chịa ndị na-emeghị mmehie nke yiri mmebi iwu Adam,+ bụ́ onye yiri onye ahụ nke gaje ịbịa.+