1 Ndị Eze 11:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.