1 Ndị Eze 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ hapụrụ ndụmọdụ ahụ ndị okenye nyere ya, o wee gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ,+ bụ́ ndị na-ejere ya ozi,+ ka ha nye ya ndụmọdụ. 2 Ihe E Mere 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze wee zaa ha n’olu ike.+ Eze Rehoboam wee hapụ ndụmọdụ+ ahụ ndị okenye nyere ya,+ 2 Ihe E Mere 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+
8 Otú ọ dị, ọ hapụrụ ndụmọdụ ahụ ndị okenye nyere ya, o wee gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ,+ bụ́ ndị na-ejere ya ozi,+ ka ha nye ya ndụmọdụ.
9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+