Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 20:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Devid wee sị Jọnatan: “Ònye ga-agwa m ma ọ bụrụ na nna gị azaa gị n’olu ike?”

  • Ilu 10:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ;+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ezochi ime ihe ike.+

  • Ilu 12:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Njehie egbugbere ọnụ na-eme ka onye ọjọọ ma n’ọnyà,+ ma onye ezi omume na-esi n’ahụhụ apụta.+

  • Ilu 14:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Onye maara ihe na-atụ egwu, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ,+ ma onye nzuzu na-ewe oké iwe, na-atụkwasịkwa onwe ya obi.+

  • Ilu 15:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+

  • Ndị Efesọs 4:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+

  • Ndị Efesọs 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya