Jenesis 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee jide ya n’uwe ya,+ na-asị: “Ka mụ na gị dinaa!”+ Ma ọ hapụụrụ ya uwe ya wee gbara ọsọ gbapụ n’èzí.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Zerenụ ụdị ajọ omume niile.+
12 O wee jide ya n’uwe ya,+ na-asị: “Ka mụ na gị dinaa!”+ Ma ọ hapụụrụ ya uwe ya wee gbara ọsọ gbapụ n’èzí.+