2 N’ikpeazụ, ọ sịrị ha: “Ihe a m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?+ Ọ̀ bụ na mkpụrụ Ifrem ghọfọrọ aghọfọ+ adịghị mma karịa mkpụrụ vaịn Abi-iza+ ghọtara n’ubi?
33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi.