Ndị Ikpe 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha jidekwara ndị isi abụọ nke Midian, ya bụ, Oreb na Zieb;+ ha wee gbuo Oreb n’elu oké nkume Oreb,+ ha gbukwara Zieb n’olulu nzọchapụta mmanya nke Zieb. Ha wee chụrụ ndị Midian+ na-aga, ha wee butere Gidiọn isi Oreb na isi Zieb n’ógbè Jọdan.+ Ilu 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mpako ọ̀ bịawo? Mgbe ahụ, mmechuihu ga-abịa;+ ma ndị dị obi umeala nwere amamihe.+
25 Ha jidekwara ndị isi abụọ nke Midian, ya bụ, Oreb na Zieb;+ ha wee gbuo Oreb n’elu oké nkume Oreb,+ ha gbukwara Zieb n’olulu nzọchapụta mmanya nke Zieb. Ha wee chụrụ ndị Midian+ na-aga, ha wee butere Gidiọn isi Oreb na isi Zieb n’ógbè Jọdan.+