Ndị Ikpe 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+ Abụ Ọma 83:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mee ndị ha a ma ama ihe i mere Oreb na Zieb,+Meekwa ndị isi ha niile ihe i mere Ziba na Zalmọna,+
3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+