Ndị Ikpe 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha jidekwara ndị isi abụọ nke Midian, ya bụ, Oreb na Zieb;+ ha wee gbuo Oreb n’elu oké nkume Oreb,+ ha gbukwara Zieb n’olulu nzọchapụta mmanya nke Zieb. Ha wee chụrụ ndị Midian+ na-aga, ha wee butere Gidiọn isi Oreb na isi Zieb n’ógbè Jọdan.+ Abụ Ọma 83:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mee ndị ha a ma ama ihe i mere Oreb na Zieb,+Meekwa ndị isi ha niile ihe i mere Ziba na Zalmọna,+
25 Ha jidekwara ndị isi abụọ nke Midian, ya bụ, Oreb na Zieb;+ ha wee gbuo Oreb n’elu oké nkume Oreb,+ ha gbukwara Zieb n’olulu nzọchapụta mmanya nke Zieb. Ha wee chụrụ ndị Midian+ na-aga, ha wee butere Gidiọn isi Oreb na isi Zieb n’ógbè Jọdan.+