Aịzaya 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-ewere ụtarị pịa ya+ dị ka mgbe o meriri Midian n’akụkụ oké nkume Oreb;+ mkpanaka ya ga-adị n’elu oké osimiri,+ ọ ga-ewelikwa ya elu otú ahụ o mere Ijipt.+
26 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-ewere ụtarị pịa ya+ dị ka mgbe o meriri Midian n’akụkụ oké nkume Oreb;+ mkpanaka ya ga-adị n’elu oké osimiri,+ ọ ga-ewelikwa ya elu otú ahụ o mere Ijipt.+