Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Luk 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe mmadụ kpọrọ gị òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye, anọdụla n’ebe kasị elu.+ Ma eleghị anya, ọ kpọrọ onye a na-akwanyere ùgwù karịa gị òkù n’oge ahụ,
8 “Mgbe mmadụ kpọrọ gị òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye, anọdụla n’ebe kasị elu.+ Ma eleghị anya, ọ kpọrọ onye a na-akwanyere ùgwù karịa gị òkù n’oge ahụ,