Esta 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Heman wee na-ahụ na Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala,+ ọnụma wee ju Heman obi.+ Esta 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Heman wee kọọrọ ha banyere ịdị ukwuu nke akụnụba+ ya nakwa otú ụmụ ya si dị ọtụtụ+ nakwa ihe niile eze ji mee ka ọ dị ukwuu nakwa otú o si bulie ya elu karịa ndị isi na ndị na-ejere eze ozi.+ Daniel 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘Alaeze esiwo n’aka gị pụọ,+
11 Heman wee kọọrọ ha banyere ịdị ukwuu nke akụnụba+ ya nakwa otú ụmụ ya si dị ọtụtụ+ nakwa ihe niile eze ji mee ka ọ dị ukwuu nakwa otú o si bulie ya elu karịa ndị isi na ndị na-ejere eze ozi.+
31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘Alaeze esiwo n’aka gị pụọ,+