Esta 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+ Abụ Ọma 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+
3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+
35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+