-
1 Samuel 15:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 E mesịa, Samuel sịrị: “Kpọtaranụ m Egag eze ndị Amalek.” Egag wee jiri ụjọ gakwuru ya, Egag wee malite ịgwa onwe ya, sị: “N’ezie, agaghịzi m anụ ụfụ ọnwụ.”
-