Levitikọs 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+ 1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+
29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+
3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+