Ọnụ Ọgụgụ 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ya, Izrel kwere Jehova nkwa, sị:+ “Ọ bụrụ nnọọ na i nyefee ndị a n’aka m, m ga-ebibi obodo ha niile.”+ 1 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Jehova dunyere gị ozi, sị, ‘Gaa, bibie ndị mmehie ahụ,+ bụ́ ndị Amalek, lụsokwa ha ọgụ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’+
2 N’ihi ya, Izrel kwere Jehova nkwa, sị:+ “Ọ bụrụ nnọọ na i nyefee ndị a n’aka m, m ga-ebibi obodo ha niile.”+
18 E mesịa, Jehova dunyere gị ozi, sị, ‘Gaa, bibie ndị mmehie ahụ,+ bụ́ ndị Amalek, lụsokwa ha ọgụ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’+