1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+ Job 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara? Ilu 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ilu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ndị mmehie ka ọdachi na-achụgharị,+ ma, ọ bụ ndị ezi omume ka a na-eji ihe ọma akwụ ụgwọ.+
3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+
3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara?
29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+