Esta 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ):
14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ):