Esta 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Heman wee jiri ọṅụ+ na obi ụtọ laa n’ụbọchị ahụ; ma ozugbo Heman hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze,+ hụkwa na o bilighị,+ ọ maghịkwa jijiji n’ihi ya,+ ọnụma wee ju Heman obi+ ozugbo ahụ n’ihi Mọdekaị. Ilu 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ onye nzuzu na-egosipụta iwe ya n’otu ụbọchị ahụ,+ ma onye maara ihe na-ekpuchi ihe ihere.+ Ilu 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nkume dị arọ, ájá bụkwa ibu+—ma iwe onye nzuzu na-akpasu mmadụ dị arọ karịa ha abụọ.+
9 Heman wee jiri ọṅụ+ na obi ụtọ laa n’ụbọchị ahụ; ma ozugbo Heman hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze,+ hụkwa na o bilighị,+ ọ maghịkwa jijiji n’ihi ya,+ ọnụma wee ju Heman obi+ ozugbo ahụ n’ihi Mọdekaị.