Esta 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Heman wee na-ahụ na Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala,+ ọnụma wee ju Heman obi.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+
9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+