Esta 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs. Esta 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá wee malite ịsị Mọdekaị: “Gịnị mere i ji na-ada iwu eze?”+ Esta 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo ahụ, eze gwara Heman, sị: “Ngwa, chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya dị nnọọ ka i kwuru gaa meere Mọdekaị onye Juu ahụ bụ́ onye na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze otú ahụ. Ahapụkwala ime nke ọ bụla n’ime ihe niile i kwuru.”+
21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs.
3 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá wee malite ịsị Mọdekaị: “Gịnị mere i ji na-ada iwu eze?”+
10 Ozugbo ahụ, eze gwara Heman, sị: “Ngwa, chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya dị nnọọ ka i kwuru gaa meere Mọdekaị onye Juu ahụ bụ́ onye na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze otú ahụ. Ahapụkwala ime nke ọ bụla n’ime ihe niile i kwuru.”+