Esta 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka Heman na-ala n’ụbọchị ahụ, obi bụ ya sọ aṅụrị. Ma, iwe juru ya obi ozugbo ọ hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze, hụkwa na o bilighị, nakwa na ọ tụghị ya ụjọ.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Ṅomie, p. 138-139 Ụlọ Nche,1/1/2012, p. 25
9 Ka Heman na-ala n’ụbọchị ahụ, obi bụ ya sọ aṅụrị. Ma, iwe juru ya obi ozugbo ọ hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze, hụkwa na o bilighị, nakwa na ọ tụghị ya ụjọ.+