Ilu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obi onye ezi omume na-atụgharị uche iji zaa okwu,+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ekwu ọtụtụ ihe ọjọọ.+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+ 2 Timoti 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+