Matiu 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma onye kasị ukwuu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi.+ Ndị Efesọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+ Ndị Efesọs 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Na-edonụ onwe unu n’okpuru ibe unu+ n’ịtụ egwu Kraịst.
2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+