2 Ihe E Mere 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehọshafat+ wee na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba,+ nwa Shilhaị.
31 Jehọshafat+ wee na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba,+ nwa Shilhaị.