2 Ihe E Mere 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehoshafat nọkwa na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba, nwa Shilhaị.+
31 Jehoshafat nọkwa na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba, nwa Shilhaị.+