2 Ihe E Mere 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ebe ọ bụ na eze egeghị Izrel dum ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi.+ Onye ọ bụla lakwuru chi ya,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid.”+ Ndị Izrel niile wee lawa n’ụlọikwuu ha.
16 Ebe ọ bụ na eze egeghị Izrel dum ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi.+ Onye ọ bụla lakwuru chi ya,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid.”+ Ndị Izrel niile wee lawa n’ụlọikwuu ha.