2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime. 1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+ 2 Ihe E Mere 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+