2 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike nke Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ 1 Ndị Eze 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sọlọmọn wee ghọọ ọgọ+ Fero, bụ́ eze Ijipt, o wee lụrụ ada+ Fero ma kpọlata ya n’Obodo Devid,+ ruo mgbe o wusịrị ụlọ ya+ na ụlọ Jehova+ nakwa mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+ 1 Ndị Eze 11:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 1 Ihe E Mere 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee biri n’ebe siri ike mbanye.+ Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ya Obodo Devid.+ Ọrụ Ndịozi 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.
3 Sọlọmọn wee ghọọ ọgọ+ Fero, bụ́ eze Ijipt, o wee lụrụ ada+ Fero ma kpọlata ya n’Obodo Devid,+ ruo mgbe o wusịrị ụlọ ya+ na ụlọ Jehova+ nakwa mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+
43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.