Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 7:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+

  • 1 Ndị Eze 7:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ma ụlọ ya, bụ́ ebe ọ gaje ibi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dịpụrụ adịpụ n’ebe ụlọ nke Ihe Owuwu Ụzọ Mbata ahụ dị. Ọ bụ otú a ka e si rụọ ya. E nwekwara ụlọ nke dị ka Ihe Owuwu Ụzọ Mbata a nke o wuuru ada Fero,+ bụ́ onye Sọlọmọn lụrụ.

  • 1 Ndị Eze 9:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Otú ọ dị, ada Fero+ si n’Obodo Devid+ pụta gaa n’ụlọ nke ya, nke o wuuru ya. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ rụrụ Milo.+

  • 1 Ndị Eze 11:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Eze Sọlọmọn hụkwara ọtụtụ nwunye si mba ọzọ+ n’anya, tinyere ada Fero,+ ndị inyom Moab,+ Amọn,+ Idọm,+ Saịdọn+ na Het,+

  • Ezra 10:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 E mesịa, Ezra onye nchụàjà biliri wee sị ha: “Unu emewo omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihi na unu lụbatara ndị inyom mba ọzọ+ iji tụkwasị ihe n’ikpe ọmụma Izrel.+

  • Nehemaya 13:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ọ́ bụghị ihe na-azụ ntị wuruwuru na unu na-eme ihe a niile dị oké njọ site n’imeso Chineke anyị omume ekwesịghị ntụkwasị obi site n’ịlụ ndị inyom mba ọzọ?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya