Diuterọnọmi 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,)+ ka Jehova bụ́ Chineke gị ghara iweso gị iwe dị ọkụ,+ o wee kpochapụ gị n’elu ala.+
15 (n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,)+ ka Jehova bụ́ Chineke gị ghara iweso gị iwe dị ọkụ,+ o wee kpochapụ gị n’elu ala.+