17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+
14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+