8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+