2 Ihe E Mere 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+ Abụ Ọma 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+
10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+
16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+