2 Ihe E Mere 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+ Ọrụ Ndịozi 17:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha nụrụ banyere mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ụfọdụ malitere ịkwa emo,+ ebe ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-anụ banyere nke a ọbụna n’oge ọzọ.”
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+
32 Mgbe ha nụrụ banyere mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ụfọdụ malitere ịkwa emo,+ ebe ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-anụ banyere nke a ọbụna n’oge ọzọ.”