Ọrụ Ndịozi 17:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe ha nụrụ gbasara ịkpọlite mmadụ n’ọnwụ, ụfọdụ malitere ịkwa ya emo.+ Ma, ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-achọ ịnụ gbasara ihe a n’oge ọzọ.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:32 Ịgba Àmà, p. 147 Ụlọ Nche,7/15/2010, p. 317/1/1998, p. 12
32 Mgbe ha nụrụ gbasara ịkpọlite mmadụ n’ọnwụ, ụfọdụ malitere ịkwa ya emo.+ Ma, ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-achọ ịnụ gbasara ihe a n’oge ọzọ.”