2 Ihe E Mere 30:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị ahụ na-ejere eze ozi wee na-aga n’obodo n’obodo gazuo ebo Ifrem na ebo Manase.+ Ha garukwara ebo Zebulọn. Ma, ndị mmadụ nọ na-achị ha ọchị, na-akwakwa ha emo.+
10 Ndị ahụ na-ejere eze ozi wee na-aga n’obodo n’obodo gazuo ebo Ifrem na ebo Manase.+ Ha garukwara ebo Zebulọn. Ma, ndị mmadụ nọ na-achị ha ọchị, na-akwakwa ha emo.+