2 Ihe E Mere 30:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Hezekaya ziri ndị Izrel na ndị Juda niile ozi,+ degakwara ndị Ifrem na ndị Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova dị na Jeruselem meere Jehova Chineke Izrel Ememme Ngabiga.+
30 Hezekaya ziri ndị Izrel na ndị Juda niile ozi,+ degakwara ndị Ifrem na ndị Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova dị na Jeruselem meere Jehova Chineke Izrel Ememme Ngabiga.+