Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ 2 Ndị Eze 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ Abụ Ọma 106:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nyefee ha ugboro ugboro n’aka ndị mba ọzọ,+Ka ndị kpọrọ ha asị chịa ha,+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+