Abụ Ọma 106:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nyefee ha ugboro ugboro n’aka ndị mba ọzọ,+Ka ndị kpọrọ ha asị chịa ha,+ Abụ Ákwá 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-emegide ya abụrụwo ndị isi.+ Ndị iro ya na-eme ka ọ gbasaghị ha.+Ebe ọ bụ na Jehova mere ka o ruo uju n’ihi ọtụtụ iwu o mebiri,+A dọrọwo ụmụ ya n’agha na-aga n’ihu onye mmegide.+
41 O wee nyefee ha ugboro ugboro n’aka ndị mba ọzọ,+Ka ndị kpọrọ ha asị chịa ha,+ Abụ Ákwá 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-emegide ya abụrụwo ndị isi.+ Ndị iro ya na-eme ka ọ gbasaghị ha.+Ebe ọ bụ na Jehova mere ka o ruo uju n’ihi ọtụtụ iwu o mebiri,+A dọrọwo ụmụ ya n’agha na-aga n’ihu onye mmegide.+
5 Ndị na-emegide ya abụrụwo ndị isi.+ Ndị iro ya na-eme ka ọ gbasaghị ha.+Ebe ọ bụ na Jehova mere ka o ruo uju n’ihi ọtụtụ iwu o mebiri,+A dọrọwo ụmụ ya n’agha na-aga n’ihu onye mmegide.+