Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha. Ndị Ikpe 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.
8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.