14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+
9 Ha wee chefuo Jehova bụ́ Chineke ha,+ nke mere na o weere ha resị+ Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ na ndị Filistia+ na eze Moab,+ ha wee na-ebuso ndị Izrel agha.
50Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Olee akwụkwọ+ m ji gbaa nne unu m chụpụrụ achụpụ+ alụkwaghịm? Ma ọ bụ, ònye n’ime ndị m ji ụgwọ ka m resịrị unu?+ Lee! Ọ bụ n’ihi njehie unu+ ka e rere unu, ọ bụkwa n’ihi mmebi iwu unu ka a chụpụrụ nne unu.+