Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha. Aịzaya 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “E rere unu n’anataghị ego,+ a gaghịkwa eji ego gbapụta unu.”+
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.