Ndị Ikpe 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Izrel wee maliteghachi ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee kwe ka Eglọn eze Moab+ dị ike ibuso Izrel agha,+ n’ihi na ha mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+
12 Ụmụ Izrel wee maliteghachi ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee kwe ka Eglọn eze Moab+ dị ike ibuso Izrel agha,+ n’ihi na ha mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+