Ndị Ikpe 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-erukwa na mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-atụgharị mewe omume na-eweta mbibi karịa otú ndị nna ha mere site n’isoro chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na àgwà isi ike ha.+ Hosia 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ifrem, gịnị ka m ga-eme gị? Juda,+ gịnị ka m ga-eme gị, ebe ọ bụ na obiọma* unu dị ka ígwé ojii ụtụtụ, dịrịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa?
19 Ọ na-erukwa na mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-atụgharị mewe omume na-eweta mbibi karịa otú ndị nna ha mere site n’isoro chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na àgwà isi ike ha.+
4 “Ifrem, gịnị ka m ga-eme gị? Juda,+ gịnị ka m ga-eme gị, ebe ọ bụ na obiọma* unu dị ka ígwé ojii ụtụtụ, dịrịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa?