Ndị Ikpe 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso ndị Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resị+ ndị Filistia+ na ụmụ Amọn.+ Ndị Ikpe 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ.
13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ.