17 O wee ruo na mgbe Fero hapụrụ ụmụ Izrel, Chineke edughị ha gaa n’ụzọ ala ndị Filistia, ọ bụ ezie na ọ dị nso, n’ihi na Chineke sịrị: “Ndị a nwere ike inwe mwute mgbe ha hụrụ agha wee laghachi n’Ijipt.”+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
9 Ha wee chefuo Jehova bụ́ Chineke ha,+ nke mere na o weere ha resị+ Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ na ndị Filistia+ na eze Moab,+ ha wee na-ebuso ndị Izrel agha.