Joshụa 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ókè ya rukwara ná mkpọda Ekrọn+ n’ebe ugwu, a kpakwara ókè ya ruo Shikerọn, gafee ruo Ugwu Beala, ruokwa Jabniel; ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri.
11 Ókè ya rukwara ná mkpọda Ekrọn+ n’ebe ugwu, a kpakwara ókè ya ruo Shikerọn, gafee ruo Ugwu Beala, ruokwa Jabniel; ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri.