Joshụa 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 na Ilọn na Timna+ na Ekrọn,+ 1 Samuel 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+ 1 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Izrel wee na-enwetaghachi obodo niile ndị Filistia naara ha malite n’Ekrọn ruo Gat, Izrel napụtakwara ókèala ha n’aka ndị Filistia. Udo wee dị n’etiti Izrel na ndị Amọraịt.+ 2 Ndị Eze 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehazaya wee si n’ihe e ji kpachie oghere dị n’ọnụ ụlọ nke dị n’elu ụlọ+ ya na Sameria daa+ ma rịawa ọrịa. O wee zipụ ndị ozi, sị ha: “Gaanụ jụọ Belzibọb,+ bụ́ chi Ekrọn,+ ase+ ma m̀ ga-agbakekwa n’ọrịa a.”+
10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+
14 Izrel wee na-enwetaghachi obodo niile ndị Filistia naara ha malite n’Ekrọn ruo Gat, Izrel napụtakwara ókèala ha n’aka ndị Filistia. Udo wee dị n’etiti Izrel na ndị Amọraịt.+
2 Ehazaya wee si n’ihe e ji kpachie oghere dị n’ọnụ ụlọ nke dị n’elu ụlọ+ ya na Sameria daa+ ma rịawa ọrịa. O wee zipụ ndị ozi, sị ha: “Gaanụ jụọ Belzibọb,+ bụ́ chi Ekrọn,+ ase+ ma m̀ ga-agbakekwa n’ọrịa a.”+